top of page

GBASARA M

Freddy na RUTH CANAVIRI
impresiondelcalendarioenpdf-140222122241-phpapp01-1_002-2.jpg

Ezikiel 7:1-27
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2Gi nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri ala Israel: Ọgwugwu ihe nile nābiaru nkuku anọ nke uwa: 3 Ma ọgwugwu ihe nile gādikwasi gi. , M'gēme kwa ka iwem biakwasi gi, kpe kwa gi ikpe dika uzọ-gi nile si di; M'gātukwasi kwa gi ihe-árú-gi nile. tutu mu onwem edokwasi gi uzọ-gi, ihe-árú-gi nile gādi kwa n'etiti gi; unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova.
5 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ihe ọjọ, le, ihe ọjọ nābia. 6Ọgwugwu ihe nile nābia, ọgwugwu ihe nile nābia; ewetewo megide unu; le, ọ nābia. 7 Ututu nābiakute gi, gi onye bi n'uwa; oge na-abịa, ụbọchị dị nso; ubọchi ọb͕ub͕a-iyi, ọ bughi kwa ọṅù, n'elu ugwu. M'gātukwasi kwa gi ihe-árú-gi nile. dika uzọ-gi nile si di ka M'gētiyekwasi gi, ihe-árú-gi nile gādi kwa n'etiti gi; unu ewe mara na Mu onwem, bú Jehova, bu onye nēnye ahuhu.
10 Le, ubọchi ahu, le, ọ nābia; ututu ebiliwo; nkpa-n'aka ab͕awawo okoko, npako amawo kwa ifuru: 11 Ime-ihe-ike ebiliwo ibu nkpa-n'aka nke ajọ omume; ọ dighi onye gāfọdu nime ha, ma-ọbu nime ìgwè madu-ha, ọ dighi otù nime ha, ọ dighi kwa otù onye n'etiti ha nke nēru újú. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ, onye na-erekwa ya ghara ịkwa ákwá, n'ihi na ọnụma ahụ dị n'ahụ ìgwè mmadụ dum. n'ihi na a gaghi-eme ka ọhù ahu di n'aru ìgwè madu nile, ma n'ihi ajọ omume-ha, ọ dighi onye ọ bula gēchebe ndu-ya.
14 Ha gāfù kwa opì, dozi-kwa-ra ihe nile, ma ọ dighi onye nāga agha; n'ihi na iwem dikwasi ìgwè madu nile. Onye ọ bula nke nọ n'ọhia gānwu site na mma-agha, ọzọ kwa, onye ọ bula nke nọ n'obodo ahu, oké unwu na ajọ ọria nēfe efe gāla n'iyì: otù onye n'ihi ajọ omume-ha: 17 Aka ọ bula gādi kwa ike, ikperè ọ bula gādi kwa ike dika miri. Ha gēke kwa ákwà-nkpe n'úkwù, oké ujọ gēkpuchi kwa ha; ihere gādi n'iru ọ bula, agēji kwa isi-ha nile afu: 19 Ha gātusa ọla-ọcha-ha n'èzí, agētufu kwa ọla-edo-ha; ọla-ọcha-ha ma-ọbu ọla-edo-ha apughi kwa inaputa ha n'ubọchi iwe Jehova; ha agaghi-emeju nkpuru-obi-ya afọ, ha agaghi-emeju kwa afọ-ya: n'ihi na ọ bu ihe-isu-ngọngọ nye ajọ omume-ya: ihe-árú: 21 M'we nyefem ya n'aka ndi ala ọzọ ka ha kwakọrọ ihe; ndi nēmebi iwu nke ala nka, ha gēme kwa ya ka ọ ghara idi nsọ: 22 M'gēwezuga kwa irum n'aru ha, ewe mebie ebe-nzuzom; n'ihi na ndị mwakpo ga-abanye n'ime ya ma mee ka ọ ghara ịdị nsọ.
23 Menu ab͕a-ọku, n'ihi na ala ahu juputara n'ajọ omume nke ọbara, obodo ahu ju kwa n'ihe-ike: 24 M'gēme kwa ka ndi nēmebi iwu nke mba di iche iche bia, ha ewe nweta ulo-ha; M'gēme kwa ka npako nke ndi-dike kwusi, agēme kwa ka ebe nsọ ha ghara idi nsọ: 25 Nbibi nābia; ma ha gāchọ udo, ma ọ gaghi-adi. + ha ga-achọkwa azịza n’aka onye amụma, ma iwu ga-esi n’ebe onye nchụàjà nọ pụọ, + ọgbakọ a ga-esikwa n’ebe ndị okenye nọ pụọ. ala ga-ama jijiji; Dika uzọ-ha si di ka M'gēme ha, ọ bu kwa ikpé-ha ka M'gēkpe ha ikpe; ha ewe mara na Mu onwem bu Jehova.

bottom of page